Ọnụ Ọgụgụ 21:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 E mesịa, ha tụgharịrị wee si n’ụzọ Beshan+ gbagoo. Ọg+ eze Beshan wee pụta ibuso ha agha n’Edriaị,+ ya na ndị ya niile. Diuterọnọmi 31:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova ga-emekwa ha ihe o mere Saịhọn+ na Ọg,+ bụ́ ndị eze ndị Amọraịt, meekwa ala ha, mgbe ọ lara ha n’iyi.+ Abụ Ọma 135:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọbụna Saịhọn eze ndị Amọraịt+Na Ọg eze Beshan,+Bibiekwa alaeze niile nke Kenan,+
33 E mesịa, ha tụgharịrị wee si n’ụzọ Beshan+ gbagoo. Ọg+ eze Beshan wee pụta ibuso ha agha n’Edriaị,+ ya na ndị ya niile.
4 Jehova ga-emekwa ha ihe o mere Saịhọn+ na Ọg,+ bụ́ ndị eze ndị Amọraịt, meekwa ala ha, mgbe ọ lara ha n’iyi.+