Abụ Ọma 27:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova, biko, nụrụ mgbe m ji olu m kpọkuo gị,+Meere m amara za m.+ Abụ Ọma 28:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Nụrụ olu arịrịọ m mgbe m na-etiku gị maka enyemaka,Mgbe m nọ n’ime ime ebe nsọ gị+ gbasaa aka m.+ Abụ Ọma 55:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 Chineke, biko, ṅaa ntị n’ekpere m;+Ajụkwala ige ntị n’arịrịọ m na-arịọ ka i meere m amara.+