1 Samuel 22:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Devid wee si n’ebe ahụ+ pụọ gbaga+ n’ọgba+ Adọlam;+ ụmụnne ya na ụlọ nna ya dum nụrụ ya wee gbadakwuru ya n’ebe ahụ. 1 Samuel 24:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 E mesịa, ọ bịara n’ogige atụrụ e ji nkume gbaa nke dị n’akụkụ ụzọ, n’ebe ọgba dị. Sọl wee bata ịga mposi,+ ka Devid na ndị ikom ya nọ ọdụ n’ime ime n’ọgba ahụ.+ Ndị Hibru 11:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 ha ekwesịghịkwa ụwa. Ha wagharịrị n’ọzara na n’ugwu na n’ọgba+ nakwa n’ọnụ ndị dị n’elu ala.
22 Devid wee si n’ebe ahụ+ pụọ gbaga+ n’ọgba+ Adọlam;+ ụmụnne ya na ụlọ nna ya dum nụrụ ya wee gbadakwuru ya n’ebe ahụ.
3 E mesịa, ọ bịara n’ogige atụrụ e ji nkume gbaa nke dị n’akụkụ ụzọ, n’ebe ọgba dị. Sọl wee bata ịga mposi,+ ka Devid na ndị ikom ya nọ ọdụ n’ime ime n’ọgba ahụ.+