2 Ihe E Mere 6:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 “Ọ bụrụ na ha emehie gị+ (n’ihi na ọ dịghị mmadụ ọ bụla nke na-adịghị eme mmehie),+ i wee weso ha oké iwe ma nyefee ha n’aka ndị iro, ndị meriri ha ewee dọrọ ha n’agha laa n’ala dị anya ma ọ bụ n’ebe dị nso;+ Job 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “N’ezie, a maara m na ọ bụ otú ahụ ka ọ dị.Ma olee otú mmadụ efu ga-esi bụrụ onye ziri ezi ma ya na Chineke nwee okwu ikpe?+ Abụ Ọma 51:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Lee! Ebu m njehie pụta mgbe a mụpụtara m site n’ihe mgbu,+Abụ m onye mmehie malite mgbe nne m tụụrụ ime m.+ Abụ Ọma 130:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 A sị na ọ bụ njehie ka ị na-ele,+ Jaa,Jehova, ònye pụrụ iguzo?+ Ekliziastis 7:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi na e nweghị onye ezi omume n’ụwa nke na-eme naanị ezi ihe, nke na-adịghịkwa emehie.+ Ndị Rom 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 dị nnọọ ka e dere, sị: “Ọ dịghị onye ezi omume dịnụ, ọbụnadị otu onye;+ 1 Jọn 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ bụrụ na anyị asị: “Anyị emehietụbeghị,” anyị na-eme ya onye ụgha, okwu ya adịghịkwa n’ime anyị.+
36 “Ọ bụrụ na ha emehie gị+ (n’ihi na ọ dịghị mmadụ ọ bụla nke na-adịghị eme mmehie),+ i wee weso ha oké iwe ma nyefee ha n’aka ndị iro, ndị meriri ha ewee dọrọ ha n’agha laa n’ala dị anya ma ọ bụ n’ebe dị nso;+
2 “N’ezie, a maara m na ọ bụ otú ahụ ka ọ dị.Ma olee otú mmadụ efu ga-esi bụrụ onye ziri ezi ma ya na Chineke nwee okwu ikpe?+
5 Lee! Ebu m njehie pụta mgbe a mụpụtara m site n’ihe mgbu,+Abụ m onye mmehie malite mgbe nne m tụụrụ ime m.+
10 Ọ bụrụ na anyị asị: “Anyị emehietụbeghị,” anyị na-eme ya onye ụgha, okwu ya adịghịkwa n’ime anyị.+