Ezra 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M wee sị:+ “Chineke m, ihere+ na-eme m, ahụ́ erughịkwa m ala+ iwelite ihu m lee anya n’ebe ị nọ, Chineke m, n’ihi na njehie+ anyị dị ọtụtụ, ikpe ọmụma anyị adịwokwa ukwuu ruo ọbụna n’eluigwe.+ Nehemaya 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mkpụrụ Izrel wee kewapụ+ onwe ha n’ebe ndị mba ọzọ+ niile nọ ma guzo ikwupụta+ mmehie ha+ na njehie ndị nna ha.+ Abụ Ọma 38:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na njehie m erikpuwo isi m;+Dị ka ibu dị arọ, ọ dị arọ nke na agaghị m ebuli ya.+ Abụ Ọma 41:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma mụ onwe m sịrị: “Jehova, biko, meere m amara.+Gwọọ mkpụrụ obi m, n’ihi na emehiewo m gị.”+ Abụ Ọma 51:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ gị, naanị gị, ka m mehieworo,+Ọ bụkwa ihe dị njọ n’anya gị ka m meworo;+Ya mere, ị bụ onye ezi omume mgbe i kwuru okwu,+O nweghịkwa ihe a ga-eji taa gị ụta mgbe i kpere ikpe.+ Ndị Rom 3:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ihi na mmadụ niile emehiewo,+ ha adịghịkwa eru ebube Chineke,+
6 M wee sị:+ “Chineke m, ihere+ na-eme m, ahụ́ erughịkwa m ala+ iwelite ihu m lee anya n’ebe ị nọ, Chineke m, n’ihi na njehie+ anyị dị ọtụtụ, ikpe ọmụma anyị adịwokwa ukwuu ruo ọbụna n’eluigwe.+
2 Mkpụrụ Izrel wee kewapụ+ onwe ha n’ebe ndị mba ọzọ+ niile nọ ma guzo ikwupụta+ mmehie ha+ na njehie ndị nna ha.+
4 Ọ bụ gị, naanị gị, ka m mehieworo,+Ọ bụkwa ihe dị njọ n’anya gị ka m meworo;+Ya mere, ị bụ onye ezi omume mgbe i kwuru okwu,+O nweghịkwa ihe a ga-eji taa gị ụta mgbe i kpere ikpe.+