4 Tụfịakwa! Kama ka Chineke bụrụ onye eziokwu,+ ọ bụ ezie na mmadụ niile bụ ndị ụgha,+ ọbụna dị ka e dere, sị: “Ka e wee gosi na ị bụ onye ezi omume n’okwu gị, ka i wee merie mgbe a na-ekpe gị ikpe.”+
10 A gbaworo onye ahụ nke nwere okwukwe n’ebe Ọkpara Chineke nọ àmà.+ Onye na-enweghị okwukwe n’ebe Chineke nọ emewo ya onye ụgha,+ n’ihi na o nweghị okwukwe n’àmà ahụ a gbara,+ nke Chineke gbara dị ka onye àmà+ banyere Ọkpara ya.