Ndị Ikpe 5:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Jehova, ka ndị iro gị niile si otú a laa n’iyi,+Ka ndị hụrụ gị n’anya+ dịrị ka mgbe anyanwụ ji ike ya dum na-awa.”+ Ala ahụ enwekwaghị nsogbu ọzọ ruo afọ iri anọ.+
31 Jehova, ka ndị iro gị niile si otú a laa n’iyi,+Ka ndị hụrụ gị n’anya+ dịrị ka mgbe anyanwụ ji ike ya dum na-awa.”+ Ala ahụ enwekwaghị nsogbu ọzọ ruo afọ iri anọ.+