2 Samuel 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Devid ji ike ya dum na-etegharị egwú n’ihu Jehova, Devid yikwa efọd+ ákwà linin n’oge ahụ. Ekliziastis 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 oge ịkwa ákwá+ na oge ịchị ọchị;+ oge ịkwa ákwá arịrị+ na oge ịwụli elu;+ Jeremaya 31:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Gị nwa agbọghọ na-amaghị nwoke bụ́ Izrel, m ka ga-ewughachi gị,+ i wee bụrụ ebe e wughachiri ewughachi. Ị ga-eji obere ịgbà gị chọọ onwe gị mma ọzọ wee na-agba egwú dị ka ndị obi dị ụtọ.+
4 Gị nwa agbọghọ na-amaghị nwoke bụ́ Izrel, m ka ga-ewughachi gị,+ i wee bụrụ ebe e wughachiri ewughachi. Ị ga-eji obere ịgbà gị chọọ onwe gị mma ọzọ wee na-agba egwú dị ka ndị obi dị ụtọ.+