Ilu 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Nweta amamihe,+ nweta nghọta.+ Echefula, ahapụkwala okwu ọnụ m.+ Ilu 18:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Onye na-akpa iche ga-achọ ihe na-agụ naanị onwe ya;+ ọ bụ ezi amamihe niile ka ọ ga-agbaso mgba.+ Luk 8:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ya mere, lezienụ anya otú unu si aṅa ntị, n’ihi na onye ọ bụla nke nwere ihe, a ga-enyekwu ya,+ ma onye ọ bụla nke na-enweghị, a ga-anapụ ya ọbụna ihe o chere na ya nwere.”+
18 Ya mere, lezienụ anya otú unu si aṅa ntị, n’ihi na onye ọ bụla nke nwere ihe, a ga-enyekwu ya,+ ma onye ọ bụla nke na-enweghị, a ga-anapụ ya ọbụna ihe o chere na ya nwere.”+