27 O wee sị: “Ọ bụrụ na Jehova azọpụtaghị gị, olee ebe m ga-esi zọpụta gị?+ ọ̀ bụ n’ebe nzọcha mkpụrụ ka ọ̀ bụ n’ebe nzọchapụta mmanya ka ọ̀ bụ n’ebe nzọchapụta mmanụ?”
11 Ewoo, Jehova, biko, ka ntị gị nụrụ ekpere ohu gị na ekpere+ ndị ohu gị, bụ́ ndị ịtụ egwu aha gị+ na-atọ ụtọ; biko, mee ka ohu gị nwee ihe ịga nke ọma taa,+ meekwa ka ọ bụrụ onye nwoke a ga-emere ebere.”+