30 N’ikpeazụ, Jihu bịara na Jezril,+ Jezibel+ nụkwara ya. O wee were uri anya tee+ n’anya ya ma chịkọta ntutu isi ya nke ọma+ wee si na windo na-eleda anya.+
11 ka ha kpọtara ya Vashtaị bụ́ nwunye eze mgbe o keworo ákwà isi dị ka nwunye eze, ka o gosi ndị dị iche iche na ndị isi ịma mma ya; n’ihi na ọ mara mma.+