Ilu 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Kụziere onye maara ihe ihe, ọ ga-amakwa ihe karị.+ Nye onye ezi omume ihe ọmụma, ọ ga-atụkwasị ihe n’ihe ọ mụtara. Ilu 22:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ị̀ hụwo onye nwere nkà n’ọrụ ya? Ọ bụ n’ihu ndị eze ka ọ ga-eguzo;+ ọ gaghị eguzo n’ihu ndị nkịtị. Daniel 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma ihe ọ bụla nke chọrọ amamihe na nghọta+ nke eze jụrụ ha ajụjụ banyere ya, ọ chọpụtara na ha maara ya ọbụna okpukpu iri karịa ndị dibịa anwansi+ niile na ndị na-akpọku ndị mmụọ ọjọọ,+ bụ́ ndị nọ n’ebe niile ọ na-achị.
9 Kụziere onye maara ihe ihe, ọ ga-amakwa ihe karị.+ Nye onye ezi omume ihe ọmụma, ọ ga-atụkwasị ihe n’ihe ọ mụtara.
29 Ị̀ hụwo onye nwere nkà n’ọrụ ya? Ọ bụ n’ihu ndị eze ka ọ ga-eguzo;+ ọ gaghị eguzo n’ihu ndị nkịtị.
20 Ma ihe ọ bụla nke chọrọ amamihe na nghọta+ nke eze jụrụ ha ajụjụ banyere ya, ọ chọpụtara na ha maara ya ọbụna okpukpu iri karịa ndị dibịa anwansi+ niile na ndị na-akpọku ndị mmụọ ọjọọ,+ bụ́ ndị nọ n’ebe niile ọ na-achị.