Abụ Ọma 26:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mụ na ndị ụgha adịghị anọkọ;+Mụ na ndị na-ezochi ihe ha bụ adịghị akpakọrịta.+ Ọrụ Ndịozi 2:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 O kwuru ọtụtụ ihe ndị ọzọ wee gbaa àmà nke ọma. Ọ gbakwara ha ume, sị: “Bụrụnụ ndị a ga-azọpụta n’ọgbọ a gbagọrọ agbagọ.”+ 2 Ndị Kọrịnt 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “‘Ya mere, sinụ n’etiti ha pụọ, kewapụnụ onwe unu,’ ka Jehova sịrị, ‘kwụsịkwanụ imetụ ihe na-adịghị ọcha aka’”;+ “‘m ga-akpọbatakwa unu.’”+ Mkpughe 18:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M wee nụ ka olu ọzọ nke si n’eluigwe na-asị: “Ndị nke m,+ sinụ n’ime ya pụta, ma ọ bụrụ na unu achọghị iso ya kere òkè ná mmehie ya,+ ma ọ bụrụkwa na unu achọghị ịnata ụfọdụ n’ime ihe otiti ya.
40 O kwuru ọtụtụ ihe ndị ọzọ wee gbaa àmà nke ọma. Ọ gbakwara ha ume, sị: “Bụrụnụ ndị a ga-azọpụta n’ọgbọ a gbagọrọ agbagọ.”+
17 “‘Ya mere, sinụ n’etiti ha pụọ, kewapụnụ onwe unu,’ ka Jehova sịrị, ‘kwụsịkwanụ imetụ ihe na-adịghị ọcha aka’”;+ “‘m ga-akpọbatakwa unu.’”+
4 M wee nụ ka olu ọzọ nke si n’eluigwe na-asị: “Ndị nke m,+ sinụ n’ime ya pụta, ma ọ bụrụ na unu achọghị iso ya kere òkè ná mmehie ya,+ ma ọ bụrụkwa na unu achọghị ịnata ụfọdụ n’ime ihe otiti ya.