Ilu 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jisie ịdọ aka ná ntị ike;+ ahapụla ya.+ Chekwaa ya, n’ihi na ọ bụ ya bụ ndụ gị.+ Jeremaya 39:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “‘N’ihi na m ga-emere gị ụzọ mgbapụ, mma agha agaghị egbu gị; mkpụrụ obi gị ga-abụrụ gị ihe nkwata,+ n’ihi na ị tụkwasịrị m obi,’+ ka Jehova kwuru.”
18 “‘N’ihi na m ga-emere gị ụzọ mgbapụ, mma agha agaghị egbu gị; mkpụrụ obi gị ga-abụrụ gị ihe nkwata,+ n’ihi na ị tụkwasịrị m obi,’+ ka Jehova kwuru.”