Ilu 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Okwu ndị ajọ omume bụ ichechi mmadụ iji wụfuo ọbara,+ ma, ọ bụ ọnụ ndị obi ha ziri ezi ga-anapụta ha.+ Ndị Rom 10:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na mmadụ na-eji obi+ enwe okwukwe maka ezi omume, ma ọnụ ka mmadụ na-eji eme nkwupụta+ ihu ọha maka nzọpụta.
6 Okwu ndị ajọ omume bụ ichechi mmadụ iji wụfuo ọbara,+ ma, ọ bụ ọnụ ndị obi ha ziri ezi ga-anapụta ha.+
10 N’ihi na mmadụ na-eji obi+ enwe okwukwe maka ezi omume, ma ọnụ ka mmadụ na-eji eme nkwupụta+ ihu ọha maka nzọpụta.