Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Esta 4:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 “Gaa, kpọkọta ndị Juu niile nọ na Shushan,+ buokwanụ ọnụ+ n’ihi m, unu erikwala ihe oriri ma ọ bụ ṅụọ ihe ọṅụṅụ ruo ụbọchị atọ, ehihie na abalị.+ Mụ onwe m na ụmụ agbọghọ+ m ga-ebukwa ọnụ, e mesịa, m ga-agakwuru eze, bụ́ ihe iwu na-akwadoghị; ọ bụrụ na m ga-anwụ,+ ka m nwụọ.”

  • Esta 7:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 N’ihi na e rewo anyị,+ mụ na ndị m, ka a laa anyị n’iyi, gbuo anyị ma bibie anyị.+ A sị na e rere anyị ka anyị ghọọ ndị ikom na-agba ohu+ na ndị inyom na-eje ozi, m gaara agbachi nkịtị. Ma ọdachi a ekwesịghị ekwesị ma ọ bụrụ na o mebiere eze ihe.”

  • Ilu 14:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Ụtarị mpako dị n’ọnụ onye nzuzu,+ ma egbugbere ọnụ ndị maara ihe ga-echebe ha.+

  • Ilu 15:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Ire ndị maara ihe na-eji ihe ọmụma eme ihe ọma,+ ma ọnụ ndị nzuzu na-ekwu ọtụtụ okwu nzuzu.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya