2 Samuel 17:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ahitofel wee sị Absalọm: “Biko, ka m họrọ puku ndị ikom iri na abụọ bilie chụwa Devid n’abalị a.+ Abụ Ọma 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ na-ezo n’ebe zoro ezo dị ka ọdụm nke nọ n’ọgba ya.+Ọ na-ezo+ iji dọkpụrụ onye nọ n’ahụhụ.Mgbe ọ dọọrọ ụgbụ ya, ọ na-adọkpụrụ onye nọ n’ahụhụ.+ Maịka 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Onye na-eguzosi ike n’ihe alawo n’iyi n’ụwa, ọ dịghịkwa onye ziri ezi n’etiti ụmụ mmadụ.+ Ha niile na-aga zoo iji wụfuo ọbara.+ Onye nke ọ bụla na-eji ụgbụ achụ nta nwanne ya.+ Ọrụ Ndịozi 23:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma mgbe chi bọrọ, ndị Juu gbara izu ọjọọ,+ ṅụọkwa iyi,+ kwuo na ha agaghị eri ihe ma ọ bụ ṅụọ ihe ọṅụṅụ ruo mgbe ha gburu Pọl.+
9 Ọ na-ezo n’ebe zoro ezo dị ka ọdụm nke nọ n’ọgba ya.+Ọ na-ezo+ iji dọkpụrụ onye nọ n’ahụhụ.Mgbe ọ dọọrọ ụgbụ ya, ọ na-adọkpụrụ onye nọ n’ahụhụ.+
2 Onye na-eguzosi ike n’ihe alawo n’iyi n’ụwa, ọ dịghịkwa onye ziri ezi n’etiti ụmụ mmadụ.+ Ha niile na-aga zoo iji wụfuo ọbara.+ Onye nke ọ bụla na-eji ụgbụ achụ nta nwanne ya.+
12 Ma mgbe chi bọrọ, ndị Juu gbara izu ọjọọ,+ ṅụọkwa iyi,+ kwuo na ha agaghị eri ihe ma ọ bụ ṅụọ ihe ọṅụṅụ ruo mgbe ha gburu Pọl.+