Job 14:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma dimkpa na-anwụ wee tọgbọrọ dị ka onye e meriri emeri;Mmadụ na-ekubi ume, ma olee ebe ọ nọ?+ Abụ Ọma 39:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Lee! I mewo ka ụbọchị m dị naanị ole na ole;+Oge ndụ m dị ka ihe efu n’ihu gị.+N’ezie, mmadụ niile bụ naanị ume e kupụrụ ekupụ,+ n’agbanyeghị na ha kwụsiri ike. Sila. Abụ Ọma 49:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma mmadụ apụghị ịnọgide na-adị ndụ n’agbanyeghị na a na-asọpụrụ ya;+O yiri nnọọ anụ ọhịa ndị e gburu egbu.+
5 Lee! I mewo ka ụbọchị m dị naanị ole na ole;+Oge ndụ m dị ka ihe efu n’ihu gị.+N’ezie, mmadụ niile bụ naanị ume e kupụrụ ekupụ,+ n’agbanyeghị na ha kwụsiri ike. Sila.
12 Ma mmadụ apụghị ịnọgide na-adị ndụ n’agbanyeghị na a na-asọpụrụ ya;+O yiri nnọọ anụ ọhịa ndị e gburu egbu.+