Abụ Ọma 69:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Nkọcha etiwaala m obi, ọnyá ya enweghịkwa ngwọta.+Anọ m na-atụ anya ka mmadụ meere m ebere, ma ọ dịghị onye meere m ebere;+Na-atụkwa anya ndị nkasi obi, ma o nweghị onye m hụrụ.+ Abụ Ọma 142:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Lee anya n’aka nri hụNa ọ dịghị onye na-eme ka ọ̀ ma onye m bụ.+Enwekwaghị m ebe mgbaba;+Ọ dịghị onye na-ajụ ase mkpụrụ obi m.+ 2 Timoti 4:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mgbe m na-azara ọnụ m na nke mbụ ya, ọ dịghị onye dịnyeere m, kama ha niile malitere ịgbahapụ m+—ya esola n’ihe a ga-agụkọrọ ha+—
20 Nkọcha etiwaala m obi, ọnyá ya enweghịkwa ngwọta.+Anọ m na-atụ anya ka mmadụ meere m ebere, ma ọ dịghị onye meere m ebere;+Na-atụkwa anya ndị nkasi obi, ma o nweghị onye m hụrụ.+
4 Lee anya n’aka nri hụNa ọ dịghị onye na-eme ka ọ̀ ma onye m bụ.+Enwekwaghị m ebe mgbaba;+Ọ dịghị onye na-ajụ ase mkpụrụ obi m.+
16 Mgbe m na-azara ọnụ m na nke mbụ ya, ọ dịghị onye dịnyeere m, kama ha niile malitere ịgbahapụ m+—ya esola n’ihe a ga-agụkọrọ ha+—