Jenesis 47:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jekọb wee sị Fero: “Afọ ole m biworo dị ka ọbịa dị otu narị afọ na iri atọ.+ Afọ ndụ m dị ole na ole, jupụtakwa n’ahụhụ,+ o rughịkwa afọ ole nna m hà dịrị ndụ n’oge ha biri dị ka ndị ọbịa.”+ Job 14:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Mmadụ nke nwaanyị mụrụ,+Ndụ ya na-adị mkpụmkpụ,+ jupụtakwa ná nsogbu.+ Abụ Ọma 90:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Afọ ndụ anyị na-adị afọ iri asaa;+Ọ bụrụkwa na anyị enwee ike pụrụ iche, ha na-adị afọ iri asatọ,+Ma ha jupụtara ná nsogbu na ihe ọjọọ;+N’ihi na ha ga-agafe ngwa ngwa, anyị ewee ghara ịnọkwa.+
9 Jekọb wee sị Fero: “Afọ ole m biworo dị ka ọbịa dị otu narị afọ na iri atọ.+ Afọ ndụ m dị ole na ole, jupụtakwa n’ahụhụ,+ o rughịkwa afọ ole nna m hà dịrị ndụ n’oge ha biri dị ka ndị ọbịa.”+
10 Afọ ndụ anyị na-adị afọ iri asaa;+Ọ bụrụkwa na anyị enwee ike pụrụ iche, ha na-adị afọ iri asatọ,+Ma ha jupụtara ná nsogbu na ihe ọjọọ;+N’ihi na ha ga-agafe ngwa ngwa, anyị ewee ghara ịnọkwa.+