Diuterọnọmi 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ka i wee ghara iri ihe ma rijuo nnọọ afọ, i wee wuo ụlọ ọma ma biri n’ime ha,+ 1 Ndị Eze 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Sọlọmọn ji afọ iri na atọ wuo ụlọ nke ya,+ o wee wuchaa ụlọ ya dum.+ Abụ Ọma 49:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ihe ha chọrọ bụ ka ụlọ ha dịruo mgbe ebighị ebi,+Ka ụlọikwuu ha dịgidekwa site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+Ha agụwo ala ha aha ha.+
11 Ihe ha chọrọ bụ ka ụlọ ha dịruo mgbe ebighị ebi,+Ka ụlọikwuu ha dịgidekwa site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+Ha agụwo ala ha aha ha.+