9 I mewo ka obi na-akụ m kpim kpim, nwanne m nwaanyị,+ nwaanyị m na-alụ ọhụrụ,+ otu anya i lere m+ na otu ihe ị kwụnyere n’ihe olu gị emewo ka obi na-akụ m kpim kpim.
4 Olu gị+ dị ka ụlọ elu e ji ọdụ́ rụọ. Anya gị+ dị ka ọdọ mmiri ndị dị na Heshbọn,+ n’akụkụ ọnụ ụzọ ámá Bat-rabim. Imi gị dị ka ụlọ elu Lebanọn, nke chere ihu na Damaskọs.