2 Samuel 23:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe ahụ, ọ na-adị ka ìhè ụtụtụ, mgbe anyanwụ na-awa,+Ụtụtụ nke ígwé ojii na-adịghị.Site n’ìhè, site na mmiri ozuzo, ahịhịa na-epulite n’ala.’+ Aịzaya 58:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Mgbe ahụ ka ìhè gị ga-enwupụta dị ka chi ọbụbọ;+ ị ga-agbakekwa ngwa ngwa.+ Ezi omume gị ga-ebutere gị ụzọ;+ ebube Jehova ga-ekpekwara gị azụ.+
4 Mgbe ahụ, ọ na-adị ka ìhè ụtụtụ, mgbe anyanwụ na-awa,+Ụtụtụ nke ígwé ojii na-adịghị.Site n’ìhè, site na mmiri ozuzo, ahịhịa na-epulite n’ala.’+
8 “Mgbe ahụ ka ìhè gị ga-enwupụta dị ka chi ọbụbọ;+ ị ga-agbakekwa ngwa ngwa.+ Ezi omume gị ga-ebutere gị ụzọ;+ ebube Jehova ga-ekpekwara gị azụ.+