Abụ Ọma 89:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Obi ụtọ na-adịrị ndị na-eti mkpu ọṅụ.+Jehova, ọ bụ n’ìhè nke ihu gị ka ha na-eje ije.+ Aịzaya 60:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ihi na anyanwụ agakwaghị abụrụ gị ìhè n’ehihie, ọnwa na-eti gbaa agakwaghị enye gị ìhè. Jehova ga-aghọrọ gị ìhè na-adịru mgbe ebighị ebi,+ Chineke gị ga-aghọkwa ịma mma gị.+ 1 Jọn 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Otú ọ dị, ọ bụrụ na anyị na-eje ije n’ìhè ahụ, dị ka ya onwe ya nọ n’ìhè ahụ,+ anyị na ibe anyị na-emekọrịta ihe,+ ọbara+ Jizọs bụ́ Ọkpara ya na-asachapụ+ anyị mmehie niile.+ Mkpughe 21:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Anyanwụ adịghị obodo ahụ mkpa, ọ dịghịkwa mkpa ka ọnwa nye ya ìhè, n’ihi na ebube Chineke na-enye ya ìhè,+ oriọna ya bụkwa Nwa Atụrụ ahụ.+
19 N’ihi na anyanwụ agakwaghị abụrụ gị ìhè n’ehihie, ọnwa na-eti gbaa agakwaghị enye gị ìhè. Jehova ga-aghọrọ gị ìhè na-adịru mgbe ebighị ebi,+ Chineke gị ga-aghọkwa ịma mma gị.+
7 Otú ọ dị, ọ bụrụ na anyị na-eje ije n’ìhè ahụ, dị ka ya onwe ya nọ n’ìhè ahụ,+ anyị na ibe anyị na-emekọrịta ihe,+ ọbara+ Jizọs bụ́ Ọkpara ya na-asachapụ+ anyị mmehie niile.+
23 Anyanwụ adịghị obodo ahụ mkpa, ọ dịghịkwa mkpa ka ọnwa nye ya ìhè, n’ihi na ebube Chineke na-enye ya ìhè,+ oriọna ya bụkwa Nwa Atụrụ ahụ.+