2 Samuel 23:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma a na-achụpụ+ ndị na-abaghị n’ihe,+ ndị dị ka osisi ogwu,+ ha niile;N’ihi na a gaghị eji aka chịrị ha. Aịzaya 10:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ìhè Izrel+ ga-aghọ ọkụ,+ Onye Nsọ ya ga-aghọkwa ire ọkụ;+ ọ ga-enwusi ike wee repịa ahịhịa na osisi ogwu ya+ n’otu ụbọchị. Ndị Hibru 6:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma ọ bụrụ na o pupụta ogwu na uke, a na-ajụ ya, ọ na-afọkwa nke nta ka a bụọ ya ọnụ;+ a na-esukwa ya ọkụ.+
6 Ma a na-achụpụ+ ndị na-abaghị n’ihe,+ ndị dị ka osisi ogwu,+ ha niile;N’ihi na a gaghị eji aka chịrị ha.
17 Ìhè Izrel+ ga-aghọ ọkụ,+ Onye Nsọ ya ga-aghọkwa ire ọkụ;+ ọ ga-enwusi ike wee repịa ahịhịa na osisi ogwu ya+ n’otu ụbọchị.
8 Ma ọ bụrụ na o pupụta ogwu na uke, a na-ajụ ya, ọ na-afọkwa nke nta ka a bụọ ya ọnụ;+ a na-esukwa ya ọkụ.+