2 Samuel 20:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma e nwere otu nwoke iberiibe+ n’ebe ahụ, nke aha ya bụ Shiba,+ nwa Bikraị onye ebo Benjamin; o wee fụọ opi,+ sị: “Anyị enweghị òkè n’ebe Devid nọ, anyị enweghịkwa ihe nketa n’ebe nwa Jesi nọ.+ Izrel, onye ọ bụla lakwuru chi ya!”+ 2 Samuel 22:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ebili mmiri nke na-egbu mmadụ gbara m gburugburu;+E nwere oké idei mmiri nke ndị na-abaghị n’ihe nke nọ na-emenye m ụjọ.+ Abụ Ọma 18:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ụdọ ọnwụ gbara m gburugburu;+Oké idei mmiri nke ndị na-abaghị n’ihe nọkwa na-emenye m ụjọ.+
20 Ma e nwere otu nwoke iberiibe+ n’ebe ahụ, nke aha ya bụ Shiba,+ nwa Bikraị onye ebo Benjamin; o wee fụọ opi,+ sị: “Anyị enweghị òkè n’ebe Devid nọ, anyị enweghịkwa ihe nketa n’ebe nwa Jesi nọ.+ Izrel, onye ọ bụla lakwuru chi ya!”+
5 N’ihi na ebili mmiri nke na-egbu mmadụ gbara m gburugburu;+E nwere oké idei mmiri nke ndị na-abaghị n’ihe nke nọ na-emenye m ụjọ.+