Aịzaya 24:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi ya, ha ga-enye Jehova otuto+ n’ógbè nke ìhè,+ ha ga-enyekwa aha Jehova, bụ́ Chineke Izrel, otuto n’agwaetiti nke oké osimiri.+ Aịzaya 24:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 E mechuwo ọnwa gbazuru agbazu ihu, ihere emewokwa anyanwụ na-achasi ike,+ n’ihi na Jehova aghọwo eze+ dị ebube+ n’Ugwu Zayọn+ nakwa na Jeruselem nakwa n’ihu ndị agadi ya. Aịzaya 62:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ị ga-aghọ okpueze mara mma n’aka Jehova,+ ghọọkwa ákwà nke eze na-eke n’isi, n’ọbụ aka Chineke gị.
15 N’ihi ya, ha ga-enye Jehova otuto+ n’ógbè nke ìhè,+ ha ga-enyekwa aha Jehova, bụ́ Chineke Izrel, otuto n’agwaetiti nke oké osimiri.+
23 E mechuwo ọnwa gbazuru agbazu ihu, ihere emewokwa anyanwụ na-achasi ike,+ n’ihi na Jehova aghọwo eze+ dị ebube+ n’Ugwu Zayọn+ nakwa na Jeruselem nakwa n’ihu ndị agadi ya.