Abụ Ọma 18:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ọ na-akụziri aka m otú e si ebu agha,+Ogwe aka m ekwewo ụta ọla kọpa.+ Abụ Ọma 68:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Chineke dị egwu n’ebe nsọ ya dị ebube.+Ọ bụ Chineke Izrel nke na-enye ndị ya ike na ume.+Ka Chineke bụrụ onye a gọziri agọzi.+ Ndị Filipaị 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihe niile, enwere m ike site n’aka onye ahụ nke na-enye m ike.+
35 Chineke dị egwu n’ebe nsọ ya dị ebube.+Ọ bụ Chineke Izrel nke na-enye ndị ya ike na ume.+Ka Chineke bụrụ onye a gọziri agọzi.+