Abụ Ọma 37:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na ha ga-akpọnwụ ọsọ ọsọ dị ka ahịhịa,+Ha ga-achanwụkwa dị ka ahịhịa ndụ nke puru ọhụrụ.+ Abụ Ọma 92:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe ndị ajọ omume pulitere dị ka ahịhịa ndụ,+Ndị niile na-eme ihe ọjọọ ana-amakwa pokopoko,Ọ bụ ka e wee laa ha n’iyi ruo mgbe ebighị ebi.+ Abụ Ọma 103:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma ụbọchị ndụ nke mmadụ efu yiri nke ahịhịa ndụ;+Ọ na-awa okooko dị ka okooko osisi dị n’ọhịa.+ Aịzaya 40:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ahịhịa ndụ akpọnwụwo, okooko ya achanwụwo,+ n’ihi na Jehova ekusawo ya ume.+ N’ezie, ndị mmadụ bụ ahịhịa ndụ.+ Jems 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ka onye bara ọgaranya+ nweekwa aṅụrị n’ihi ala e wedara ya, n’ihi na ọ ga-ala n’iyi dị ka okooko osisi.+
7 Mgbe ndị ajọ omume pulitere dị ka ahịhịa ndụ,+Ndị niile na-eme ihe ọjọọ ana-amakwa pokopoko,Ọ bụ ka e wee laa ha n’iyi ruo mgbe ebighị ebi.+
7 Ahịhịa ndụ akpọnwụwo, okooko ya achanwụwo,+ n’ihi na Jehova ekusawo ya ume.+ N’ezie, ndị mmadụ bụ ahịhịa ndụ.+
10 ka onye bara ọgaranya+ nweekwa aṅụrị n’ihi ala e wedara ya, n’ihi na ọ ga-ala n’iyi dị ka okooko osisi.+