28 gharakwa ịbụ ndị ndị na-emegide unu+ na-emenye ụjọ n’ụzọ ọ bụla. Ihe a bụụrụ ha ihe na-egosi na a ga-ebibi ha, ma bụrụ ihe na-egosi na a ga-azọpụta unu;+ ihe àmà a sikwa n’aka Chineke,
14 Ma ọ bụrụgodị na unu ataa ahụhụ n’ihi ezi omume, unu ga-enwe obi ụtọ.+ Otú ọ dị, ka ihe ha na-atụ egwu ghara ịtụ unu egwu,+ obi alọkwala unu mmiri.+