7 Omenkà wee na-eme ka onye na-eji ígwè akpụ ihe dịrị ike;+ onye na-eji hama e ji akpụ ụ́zụ́ eme ka ihe kwọọ mụrụmụrụ wee na-eme ka onye na-akụ ihe n’osiama dị ike, na-ekwu banyere ebe e jikọtara ya, sị: “Ọ dị mma.” N’ikpeazụ, e ji ntu kụgide ya ka o wee ghara ite kweke kweke.+
6 E nwere ndị na-awụfusị ọlaedo dị n’akpa, ndị na-eji ihe ọ̀tụ̀tụ̀ atụ ọlaọcha. Ha na-ego onye na-eji ígwè akpụ ihe, o wee jiri ya kpụọ chi.+ Ha na-adara ya n’ala, ee, ha na-akpọrọ ya isiala.+