Aịzaya 21:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Unu ndị m a zọchara azọcha nakwa nwa nke si n’ebe m na-azọcha mkpụrụ,+ akọworo m unu ihe m nụrụ n’ọnụ Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel. Aịzaya 43:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Mụ onwe m ekwuwo ya, zọpụtakwa unu, meekwa ka a nụ ya,+ mgbe ọ na-adịghị chi ọzọ dị n’etiti unu.+ Ya mere, unu bụ ndị àmà m,”+ ka Jehova kwuru, “abụkwa m Chineke.+ Maịka 6:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Olu Jehova na-akpọ obodo òkù,+ onye nwere ezi amamihe ga-atụkwa egwu aha gị.+ Nụrụnụ ihe mkpanaka ahụ na onye họpụtara ya na-ekwu.+
10 Unu ndị m a zọchara azọcha nakwa nwa nke si n’ebe m na-azọcha mkpụrụ,+ akọworo m unu ihe m nụrụ n’ọnụ Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel.
12 “Mụ onwe m ekwuwo ya, zọpụtakwa unu, meekwa ka a nụ ya,+ mgbe ọ na-adịghị chi ọzọ dị n’etiti unu.+ Ya mere, unu bụ ndị àmà m,”+ ka Jehova kwuru, “abụkwa m Chineke.+
9 Olu Jehova na-akpọ obodo òkù,+ onye nwere ezi amamihe ga-atụkwa egwu aha gị.+ Nụrụnụ ihe mkpanaka ahụ na onye họpụtara ya na-ekwu.+