Aịzaya 42:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Ihe mbụ niile—lee, ha emezuwo,+ ma, ọ bụ ihe ndị ọhụrụ ka m na-akọ. Tupu ha amalite ime, m na-eme ka unu nụ ha.”+ 2 Pita 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi na ọ dịghị mgbe e si n’uche mmadụ buo amụma ọ bụla,+ kama ndị mmadụ kwuru ihe Chineke+ mere ka ha kwuo mgbe mmụọ nsọ na-edu ha.+
9 “Ihe mbụ niile—lee, ha emezuwo,+ ma, ọ bụ ihe ndị ọhụrụ ka m na-akọ. Tupu ha amalite ime, m na-eme ka unu nụ ha.”+
21 N’ihi na ọ dịghị mgbe e si n’uche mmadụ buo amụma ọ bụla,+ kama ndị mmadụ kwuru ihe Chineke+ mere ka ha kwuo mgbe mmụọ nsọ na-edu ha.+