4Mụ onwe m tụgharịrị uche ọzọ wee hụ mmegbu+ niile a na-emegbu mmadụ n’okpuru anyanwụ, ma, lee! anya mmiri nke ndị a na-emegbu emegbu,+ ma ọ dịghị onye nkasi obi ha nwere;+ ọ bụkwa ndị na-emegbu ha ka ike dị n’aka, nke mere na ọ dịghị onye nkasi obi ha nwere.