Jeremaya 3:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Lọghachinụ, unu ụmụ na-enupụ isi.+ M ga-agwọ nnupụisi unu.”+ “Lee anyị! Anyị abịakwutewo gị, n’ihi na ọ bụ gị, Jehova, bụ Chineke anyị.+ Jeremaya 33:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ‘Lee, m ga-eme ka ọ gbakee ma nwee ahụ́ ike;+ m ga-agwọkwa ha ma kpugheere ha udo na eziokwu dị ukwuu.+ Hosia 14:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “M ga-agwọ ekwesịghị ntụkwasị obi ha.+ M ga-eji obi m hụ ha n’anya,+ n’ihi na iwe m na-eweso ya adajụwo.+
22 “Lọghachinụ, unu ụmụ na-enupụ isi.+ M ga-agwọ nnupụisi unu.”+ “Lee anyị! Anyị abịakwutewo gị, n’ihi na ọ bụ gị, Jehova, bụ Chineke anyị.+
6 ‘Lee, m ga-eme ka ọ gbakee ma nwee ahụ́ ike;+ m ga-agwọkwa ha ma kpugheere ha udo na eziokwu dị ukwuu.+
4 “M ga-agwọ ekwesịghị ntụkwasị obi ha.+ M ga-eji obi m hụ ha n’anya,+ n’ihi na iwe m na-eweso ya adajụwo.+