Abụ Ọma 55:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 Chineke, biko, ṅaa ntị n’ekpere m;+Ajụkwala ige ntị n’arịrịọ m na-arịọ ka i meere m amara.+ Abụ Ọma 71:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi ezi omume gị, biko, napụta m ma meere m ụzọ mgbapụ.+Tọọrọ m ntị n’ala ma zọpụta m.+ Abụ Ọma 116:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 116 Ịhụnanya juru m obi n’ihi na Jehova na-anụ+Olu m na arịrịọ m.+