Abụ Ọma 149:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na ihe ndị Jehova na-atọ ya ụtọ.+Ọ na-eji nzọpụta achọ ndị dị umeala n’obi mma.+ Aịzaya 52:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 Teta, teta, yiri ike gị dị ka uwe,+ gị Zayọn! Yiri uwe gị mara mma,+ gị Jeruselem, bụ́ obodo nsọ!+ N’ihi na onye a na-ebighị úgwù na onye na-adịghị ọcha agaghị abata n’ime gị ọzọ.+ Aịzaya 55:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Lee! Ị ga-akpọ mba ị na-amaghị,+ ndị sikwa ná mba na-amaghị gị ga-agbakwute gị,+ n’ihi Jehova bụ́ Chineke gị,+ nakwa n’ihi Onye Nsọ Izrel,+ n’ihi na ọ ga-achọworị gị mma.+ Luk 2:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Onye a bụ ìhè+ nke ga-ewepụ ihe kpuchiri anya+ mba niile+ nakwa ebube nke ndị gị bụ́ Izrel.”
52 Teta, teta, yiri ike gị dị ka uwe,+ gị Zayọn! Yiri uwe gị mara mma,+ gị Jeruselem, bụ́ obodo nsọ!+ N’ihi na onye a na-ebighị úgwù na onye na-adịghị ọcha agaghị abata n’ime gị ọzọ.+
5 Lee! Ị ga-akpọ mba ị na-amaghị,+ ndị sikwa ná mba na-amaghị gị ga-agbakwute gị,+ n’ihi Jehova bụ́ Chineke gị,+ nakwa n’ihi Onye Nsọ Izrel,+ n’ihi na ọ ga-achọworị gị mma.+