17 N’ihi na o kwesịrị iwere nwa nke nwaanyị ahụ ọ kpọrọ asị dị ka ọkpara site n’inye ya òkè abụọ n’ihe niile o nwere,+ n’ihi na ọ bụ mmalite nke ike ịmụ ọmụmụ ya.+ Ọ bụ ya nwe ihe ruuru onye bụ́ ọkpara.+
9 O wee ruo na ozugbo ha gafere, Ịlaịja sịrị Ịlaịsha: “Rịọ ihe m ga-emere gị tupu e wepụ m n’ebe ị nọ.”+ Ịlaịsha wee sị: “Biko, ọ bụ ka m nweta+ òkè abụọ+ nke mmụọ gị.”+