Jeremaya 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Lọghachinụ, unu ụmụ na-enupụ isi,”+ ka Jehova kwuru. “N’ihi na mụ onwe m bụ di nwe unu;+ m ga-akpọrọ unu, otu onye n’otu obodo, kpọrọkwa mmadụ abụọ n’otu ezinụlọ, wee kpọta unu na Zayọn.+ Hosia 2:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 M ga-ekwe nkwa ịlụ gị ruo mgbe a na-akaghị aka,+ m ga-ekwe nkwa ịlụ gị n’ezi omume na n’ikpe ziri ezi na n’obiọma* nakwa n’ebere.+
14 “Lọghachinụ, unu ụmụ na-enupụ isi,”+ ka Jehova kwuru. “N’ihi na mụ onwe m bụ di nwe unu;+ m ga-akpọrọ unu, otu onye n’otu obodo, kpọrọkwa mmadụ abụọ n’otu ezinụlọ, wee kpọta unu na Zayọn.+
19 M ga-ekwe nkwa ịlụ gị ruo mgbe a na-akaghị aka,+ m ga-ekwe nkwa ịlụ gị n’ezi omume na n’ikpe ziri ezi na n’obiọma* nakwa n’ebere.+