Abụ Ọma 137:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova, biko, cheta+ ihe ụmụ Idọm+ mere n’ụbọchị ọdachi dakwasịrị Jeruselem,+Ha nọ na-asị: “Kwatuo ya! Kwaturuo ya ala!”+ Aịzaya 34:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “N’ihi na ọbara ga-ekpuchi mma agha m+ n’eluigwe. Lee! Ọ ga-abịakwasị Idọm,+ bụ́ ndị m ga-ebibi+ n’ikpe ziri ezi.
7 Jehova, biko, cheta+ ihe ụmụ Idọm+ mere n’ụbọchị ọdachi dakwasịrị Jeruselem,+Ha nọ na-asị: “Kwatuo ya! Kwaturuo ya ala!”+
5 “N’ihi na ọbara ga-ekpuchi mma agha m+ n’eluigwe. Lee! Ọ ga-abịakwasị Idọm,+ bụ́ ndị m ga-ebibi+ n’ikpe ziri ezi.