Abụ Ọma 75:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na e nwere iko dị n’aka Jehova,+Mmanya dị n’ime ya na-agbọ ụfụfụ, a gwara ya agwa.Ọ ga-agbapụtakwa ikè mmanya dị n’iko ahụ;Ndị ajọ omume niile nọ n’ụwa ga-aṅụ ya, ṅụkpọọ ya.”+ Jeremaya 25:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ha ga-aṅụ ya wee na-aṅagharị dị ka ndị ara na-agba n’ihi mma agha nke m na-eziga n’etiti ha.”+ Mkpughe 14:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ọ ga-aṅụkwa mmanya nke iwe Chineke,+ bụ́ nke a na-agbanye n’ime iko nke ọnụma ya n’agwaghị ya agwa, a ga-ejikwa ọkụ na sọlfọ+ mekpaa ya ahụ́+ n’ihu ndị mmụọ ozi dị nsọ na n’ihu Nwa Atụrụ ahụ.
8 N’ihi na e nwere iko dị n’aka Jehova,+Mmanya dị n’ime ya na-agbọ ụfụfụ, a gwara ya agwa.Ọ ga-agbapụtakwa ikè mmanya dị n’iko ahụ;Ndị ajọ omume niile nọ n’ụwa ga-aṅụ ya, ṅụkpọọ ya.”+
10 ọ ga-aṅụkwa mmanya nke iwe Chineke,+ bụ́ nke a na-agbanye n’ime iko nke ọnụma ya n’agwaghị ya agwa, a ga-ejikwa ọkụ na sọlfọ+ mekpaa ya ahụ́+ n’ihu ndị mmụọ ozi dị nsọ na n’ihu Nwa Atụrụ ahụ.