Abụ Ọma 79:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 79 Chineke, ndị mba ọzọ abatawo n’ihe nketa gị;+Ha emerụwo ụlọ nsọ gị;+Ha emewo ka Jeruselem bụrụ mkpọmkpọ ebe.+ Abụ Ákwá 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ụzọ niile e si aga Zayọn na-eru uju, n’ihi na ọ dịghị onye na-abịa ememme.+E mewo ka ọnụ ụzọ ámá ya niile tọgbọrọ n’efu;+ ndị nchụàjà ya na-asụ ude.+Ụmụ agbọghọ ya na-amaghị nwoke na-eru uju, ya onwe ya nọkwa n’obi ilu.+
79 Chineke, ndị mba ọzọ abatawo n’ihe nketa gị;+Ha emerụwo ụlọ nsọ gị;+Ha emewo ka Jeruselem bụrụ mkpọmkpọ ebe.+
4 Ụzọ niile e si aga Zayọn na-eru uju, n’ihi na ọ dịghị onye na-abịa ememme.+E mewo ka ọnụ ụzọ ámá ya niile tọgbọrọ n’efu;+ ndị nchụàjà ya na-asụ ude.+Ụmụ agbọghọ ya na-amaghị nwoke na-eru uju, ya onwe ya nọkwa n’obi ilu.+