Aịzaya 3:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọnụ ụzọ ya niile ga-enwe mwute,+ ruokwa uju, a ga-emekwa ka ọ tọgbọrọ n’efu. Ọ ga-anọdụ n’ala nkịtị.”+ Jeremaya 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Juda na-eru uju,+ ọnụ ụzọ ámá ya niile emebiwo.+ Ha adaruwo ala ná mwute,+ Jeruselem etiwokwa mkpu ákwá.+
26 Ọnụ ụzọ ya niile ga-enwe mwute,+ ruokwa uju, a ga-emekwa ka ọ tọgbọrọ n’efu. Ọ ga-anọdụ n’ala nkịtị.”+
2 Juda na-eru uju,+ ọnụ ụzọ ámá ya niile emebiwo.+ Ha adaruwo ala ná mwute,+ Jeruselem etiwokwa mkpu ákwá.+