28 N’ihi ya, ala ahụ ga-eru uju,+ eluigwe ga-agbakwa ọchịchịrị.+ Ọ bụ n’ihi na ekwuwo m ya, echebaworo m ya echiche, enweghịkwa m mwute, agaghịkwa m ala azụ n’ime ya.+
3 Ọ bụ ya mere ala a ga-eji ruo uju,+ onye ọ bụla bi n’ime ya ga-atụbọ, tinyere anụ ọhịa na anụ ufe nke eluigwe, ọbụna azụ̀ ndị dị n’oké osimiri ga-anwụ.+