Abụ Ọma 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jehova, gịnị mere i ji guzoro n’ebe dị anya?+Gịnị mere i ji zoo onwe gị n’oge m nọ n’ahụhụ?+ Abụ Ọma 74:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Gịnị mere i ji sere aka gị, bụ́ aka nri gị,+N’obi gị, nke ga-eme ka anyị laa n’iyi? Zekaraya 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mmụọ ozi Jehova wee sị: “Jehova nke ụsụụ ndị agha, olee mgbe ị ga-anọru tupu i meere Jeruselem na obodo ndị dị na Juda ebere,+ bụ́ ndị ị jụrụ kemgbe afọ iri asaa a?”+
12 Mmụọ ozi Jehova wee sị: “Jehova nke ụsụụ ndị agha, olee mgbe ị ga-anọru tupu i meere Jeruselem na obodo ndị dị na Juda ebere,+ bụ́ ndị ị jụrụ kemgbe afọ iri asaa a?”+