Abụ Ọma 44:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Jehova, biko, bilie. Gịnị mere i ji na-ehi ụra?+Teta. Ajụla anyị ruo mgbe ebighị ebi.+ Aịzaya 64:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova, ị̀ ga-ejide onwe gị mgbe ihe ndị a na-eme?+ Ị̀ ga-agba nkịtị kwe ka e mekpaa anyị ahụ́ gabiga ókè?+ Abụ Ákwá 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’oké iwe ya, o gbutuwo mpi niile dị n’Izrel.+O serewo aka nri ya mgbe onye iro na-ebuso Izrel agha;+N’ime Jekọb ka ọ na-ere dị ka ọkụ nke repịaworo ihe niile gbara ya gburugburu.+
12 Jehova, ị̀ ga-ejide onwe gị mgbe ihe ndị a na-eme?+ Ị̀ ga-agba nkịtị kwe ka e mekpaa anyị ahụ́ gabiga ókè?+
3 N’oké iwe ya, o gbutuwo mpi niile dị n’Izrel.+O serewo aka nri ya mgbe onye iro na-ebuso Izrel agha;+N’ime Jekọb ka ọ na-ere dị ka ọkụ nke repịaworo ihe niile gbara ya gburugburu.+