Abụ Ọma 74:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Chineke, ruo ole mgbe ka onye mmegide ga na-akọcha gị?+Onye iro ọ̀ ga na-elelị aha gị ruo mgbe ebighị ebi?+ Abụ Ọma 102:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Gị onwe gị ga-ebili meere Zayọn ebere,+N’ihi na ọ bụ oge imere ya amara,N’ihi na oge a kara aka eruwo.+ Aịzaya 64:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova, ewebigala iwe ókè,+ echetala njehie anyị ruo mgbe ebighị ebi.+ Biko, leenụ: anyị niile bụ ndị gị.+
10 Chineke, ruo ole mgbe ka onye mmegide ga na-akọcha gị?+Onye iro ọ̀ ga na-elelị aha gị ruo mgbe ebighị ebi?+
13 Gị onwe gị ga-ebili meere Zayọn ebere,+N’ihi na ọ bụ oge imere ya amara,N’ihi na oge a kara aka eruwo.+
9 Jehova, ewebigala iwe ókè,+ echetala njehie anyị ruo mgbe ebighị ebi.+ Biko, leenụ: anyị niile bụ ndị gị.+