Aịzaya 58:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mgbe ahụ ka ị ga-akpọku Jehova, ya aza; ị ga-eti mkpu enyemaka,+ ya asịkwa, ‘Lee m!’ “Ọ bụrụ na i wepụ osisi yok n’ebe ị nọ,+ kwụsị ịtụ aka+ na ikwu okwu ọjọọ;+ Luk 12:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 n’ihi na ihe ndị a niile bụ ihe ndị mba ọzọ nke ụwa na-achụsosi ike, ma Nna unu maara na ihe ndị a dị unu mkpa.+ Ndị Rom 8:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Otú ahụkwa, mmụọ nsọ+ na-enyekwara anyị aka n’adịghị ike anyị;+ n’ihi na anyị amaghị nsogbu nke anyị kwesịrị ikpe ekpere maka ya dị ka ọ dị anyị mkpa ịdị na-ekpe,+ ma mmụọ nsọ+ n’onwe ya na-arịọrọ anyị arịrịọ mgbe anyị na-asụ ude n’ekwughị okwu.
9 Mgbe ahụ ka ị ga-akpọku Jehova, ya aza; ị ga-eti mkpu enyemaka,+ ya asịkwa, ‘Lee m!’ “Ọ bụrụ na i wepụ osisi yok n’ebe ị nọ,+ kwụsị ịtụ aka+ na ikwu okwu ọjọọ;+
30 n’ihi na ihe ndị a niile bụ ihe ndị mba ọzọ nke ụwa na-achụsosi ike, ma Nna unu maara na ihe ndị a dị unu mkpa.+
26 Otú ahụkwa, mmụọ nsọ+ na-enyekwara anyị aka n’adịghị ike anyị;+ n’ihi na anyị amaghị nsogbu nke anyị kwesịrị ikpe ekpere maka ya dị ka ọ dị anyị mkpa ịdị na-ekpe,+ ma mmụọ nsọ+ n’onwe ya na-arịọrọ anyị arịrịọ mgbe anyị na-asụ ude n’ekwughị okwu.