Aịzaya 60:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Ụmụ nke ndị na-emekpa gị ahụ́ ga-abịakwute gị kpọọrọ gị isiala.+ Ndị niile na-elelị gị anya ga-ehulata ala n’ọbụ ụkwụ gị,+ ha ga-akpọkwa gị obodo Jehova, Zayọn+ nke Onye Nsọ Izrel. Aịzaya 65:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Lee! Ndị ohu m ga-eti mkpu ọṅụ n’ihi na obi dị ha mma,+ ma unu onwe unu ga-eti mkpu ákwá n’ihi obi mwute, unu ga-akwa ákwá n’ihi ịda mbà na mmụọ.+
14 “Ụmụ nke ndị na-emekpa gị ahụ́ ga-abịakwute gị kpọọrọ gị isiala.+ Ndị niile na-elelị gị anya ga-ehulata ala n’ọbụ ụkwụ gị,+ ha ga-akpọkwa gị obodo Jehova, Zayọn+ nke Onye Nsọ Izrel.
14 Lee! Ndị ohu m ga-eti mkpu ọṅụ n’ihi na obi dị ha mma,+ ma unu onwe unu ga-eti mkpu ákwá n’ihi obi mwute, unu ga-akwa ákwá n’ihi ịda mbà na mmụọ.+