Diuterọnọmi 13:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Ọ bụrụ na onye amụma+ ma ọ bụ ọrọ nrọ+ ebilie n’etiti unu wee meere gị ihe ịrịba ama ma ọ bụ ihe àmà,+ Jeremaya 5:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ndị amụma na-ebu amụma ụgha;+ ndị nchụàjà na-eji ike ha emegbu ndị mmadụ.+ Ma ọ dị ndị m mma otú ahụ;+ gịnị ka unu ga-eme n’ikpeazụ?”+ Matiu 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Lezienụ anya maka ndị amụma ụgha+ ndị na-abịakwute unu n’oyiyi atụrụ,+ ma n’ime ha, ha bụ anụ ọhịa wolf agụụ ji.+
13 “Ọ bụrụ na onye amụma+ ma ọ bụ ọrọ nrọ+ ebilie n’etiti unu wee meere gị ihe ịrịba ama ma ọ bụ ihe àmà,+
31 Ndị amụma na-ebu amụma ụgha;+ ndị nchụàjà na-eji ike ha emegbu ndị mmadụ.+ Ma ọ dị ndị m mma otú ahụ;+ gịnị ka unu ga-eme n’ikpeazụ?”+
15 “Lezienụ anya maka ndị amụma ụgha+ ndị na-abịakwute unu n’oyiyi atụrụ,+ ma n’ime ha, ha bụ anụ ọhịa wolf agụụ ji.+